Chidex Obani - Asi (if not for God)

Asi n'obughi Jehovah m oh
Gini kam ga-eme
Gini kam ga-eme
ASI n'obughi Jehovah
Onye kam ga akoro
Onye kam ga agwa
O kwa Mgbe ogbajuru doro
Ibiara letam nna
Chim ibiara gwom oria
Asi n'obughi Jehovah m oh
Onye kam ga akoro
Who would I run to, iyee
(Prays in the spirit)
If not for Jesus
I would have been dead today
I would have been lost today
If not for you Jesus
Na who I for be
Na wetin I for do
You paid the price for me
When all hope was lost Jesus
You came to my rescue
Gi Onye uwa n'achi ochi chere
Jehovah ga aza gi, Jehovah n'abia
Gi Onye n'ebe akwa chere, chere
Jehovah n'abia, Jehovah n'abia
Maka na mgbe Oge chi ruru
Ogaadi ka oluebube
Akwa mgbochi g'etiwa eh
N'onodu obula, ogaadi ka oluebube
Ndi n'amaghi ga amara
N'achi anyi n'efe bu Onye mmeri
Agu n'eche mba mooo ahhh
Obu Onye mmeri ooh
Agu n'eche mba meeee eehh
Onye mmeri
Agu n'eche mba
Agu n'eche mba
Ibu onye mmeri n'agha
(Prays in the spirit)

Written by:
Chidex Obani

Publisher:
Lyrics © O/B/O DistroKid

Lyrics powered by Lyric Find

Chidex Obani

View Profile
Asi (if not for God) - Single Asi (if not for God) - Single