URCHHANDSUM YOUNG PHYNO HANDS - Umuobigbo (ikechukwu)
URCHHANDSUM , do do do do na, ya
Young phyno hands oo, iyo nini ni koko nye
Do remi faso latido ni eeh doni eeh
Eme kwalambu onye IGBO , onye Egwu
Eme kwalambu oye Igbo
Unu ahukwala umu obigbo eeh , onye egwu
Unu ahukwala umu obigbo, chineke mo
Abunike chukwu, chukwu, chukwu
Chukwu nomuso
Uche chukwu gemenuwe, gemenuwe, gemenuwe
Ka anyi kelewe chukwu
Ifeoma gaemenuwe, gemenuwe, gemenuwe
Oluoma chukwu di mma na aruanyi
Odigi Ihe na anyi chukwu naomume
Onye ego nu
Odigi Ihe na anyi chukwu
No, no, no, no, no, no
I just want to summarize
Say everything normalized
If only we realize
The power of unite, unite
Unurubi nwanne agbalaoso
Unurubi nwanne agbalaoso
Make you no Dey hate me
Nah only God Dey elevate me
Instead make you try celebrate me
Not to frustrate me
Unurubi wana balasane
Unurubi nwanne agbalaoso
Unurubi nwanne agbalaoso
No, no, no, no
Abunike chukwu, chukwu, chukwu
Chukwu namuso
Uche chukwu gemenuwe, gemenuwe, gemenuwe
Ka anyi kelebe chukwu
Ifoma gemenuwe, gemenuwe, gemenuwe
Oluoma chukwu di mmaa na aru anyi
Odi gi ihe na anyi chukwu na omume
Onye ego nu
Odi gi ihie na anyi chukwu naomume
No, no, no, no
Nde igbo nwere ofu obi
Ka anyi zere nde ufu obi
IGBO NA AKPORU OSO ORIE
Oke IGBO
IGBO NA AKPORU OSO ORIE
ORIE amalama
Igbo na akporu oso orie
Oke igbo
Unurubi nwanne agbalaoso
Unurubi nwanne agbala oso (x)
Oya ka anyi lariwa oso , oso uzuakoli na ato uto ( our home mmmm ejeee , our home )
X2
EMEKWALA MBU ONYE IGBO EEH .
Written by:
Uchechukwu Nnochiri
Publisher:
Lyrics © O/B/O DistroKid
Lyrics powered by Lyric Find