DJ Neptune and Phyno - Recipe

Greatness
Yeah
What (DJ Neptune)
Yeah

Neptune kpo'm na phone sim n'umu nwa n'abia (Eh si na umu nwa n'abia)
Udi ife n'eli bu umu bu ukwu n'ara (Umu bu ukwu n'ara)
And I n'abia kwa jide okpu nna bu enyi o (Jide okpu nna enyi o)
Onye macha si ya na kwa oji ego nwe mba (Okwa oji ego new mba)

Uhn yeah
What's the recipe
Nwa ka e tinye mu ogwu na pharmacy yi
Things wey we go do you no go tell mommy
Bata n'ime club anyi na-efe money
Uhn nwa
Ejim the recipe
Ain't nobody messing with my melody
Ifem nkwu ga-emechi the ceremony
Make me catching body catching felony

M'gbaji aka the allowed du
But I go make sure say e go round du
A di go mu ocha maka ese go mu loud du
Ebe o na kpo tu bu na my compound du (Na my compound du)
See as she come round du
Nene go di ukwu ya si ya turn round du
Heavy something onyili ten pounds su
Nye mu ofu nu obulu go di one round du (Asa one round du)

Neptune kpo'm na phone sim n'umu nwa n'abia (Eh si na umu nwa n'abia)
Udi ife n'eli bu umu bu ukwu n'ara (Umu bu ukwu n'ara)
And I n'abia kwa jide okpu nna bu enyi o (Jide okpu nna enyi o)
Onye macha si ya na kwa oji ego nwe mba (Okwa oji ego new mba)
Neptune kpo'm na phone sim n'umu nwa n'abia (Eh si na umu nwa n'abia)
Udi ife n'eli bu umu bu ukwu n'ara (Umu bu ukwu n'ara)
And I n'abia kwa jide okpu nna bu enyi o (Jide okpu nna enyi o)
Onye macha si ya na kwa oji ego nwe mba (Okwa oji ego new mba)

Uhn yeah
What's the recipe
Nwa ka e tinye mu ogwu na pharmacy yi
Things wey we go do you no go tell mommy
Bata n'ime club anyi na-efe money
Uhn nwa
Ejim the recipe
Ain't nobody messing with my melody
Ifem nkwu ga-emechi the ceremony
Make me catching body catching felony

DJ Neptune
Baddest
Phyno fino
Sounds of Neptune

Written by:
CHIBUZO AZUBUIKE, PATRICK IMOHIOSEN, TEMITAYO KAREEM

Publisher:
Lyrics © Downtown Music Publishing, Songtrust Ave, Kobalt Music Publishing Ltd.

Lyrics powered by Lyric Find