Umu Obiligbo and Beepee - Business

Umu Obiligbo nno ooh ooh eh

Chalai yezah BEEPEE

Okwa onye dibia ejebe go uka
Pastor agoba go nmuo
Confusion adigo Ana agwanu nmadu agwa
Onye gbulu onye oji di ogo ga adi ka nsi
Them don dey do hip hop them no dey do highlife oga oya
Mind your business
Mind your business
Mind your business oh ewoo
Mind your business aah eh

Uche bu akpa kulu nke gi kam kulu nkem
Nga araru ba zi ura ebe nmana nraru ebulu egbe m
Ina agba mbo Dede iga enweta lili nke bu nke gi mana iga na achu aja ka nmuo wee malu na ime go oke gi nwa chukwu
Okwa ana azota ani wee zoba ute
Amuta nwa di nma Oga ado odu wee gbebe igbe
Oke ikpe ga anu onu na abo tupu okebe ikpe Obulo akuolu gi asili imaputa ogbe isito ba ire
Ndi amuma uya yili suit eko yari aka
Idi nma adikwa nma ije uwa fa na una nka
Ngi nwa dibia nke bu bute isi bia bulu ike gbaba mbo na akwado onwe gi maka aru ufu mbosi ikpe
Hope you’re listening Gee nti nwota my reasoning
Nmankwu ife solu m muna my ancestors reasoning
Omenana di tupu Ndi ocha na their reasoning
Pastor gi nu nkea oga asi no the devil using me

Nke anyi melu juo oyi anyi eme kwa kwa di asili ekwu be kwa Okwu ngwalu otedola na nwa mgbeke
Obia m n’ uche nkwue n’ onu ofio bakwa ndi asili ekwu bekwa
Ife onu kwulu erika I no send you oh

Onyeoma mee Aah
Onwelu ife emelu uwa odi uwa nma
Brother mee Aah
Onwelu ife emelu uwa odi uwa nma
Charly lee Aah
Onwelu ife emelu uwa odi uwa nma
Sister mee Aah
Onwelu ife emelu uwa odi uwa nma aaha

Kpolobom kpolobom kpolobom
Suluye suluye suluye suluye

Uwa bu Osondi owe ndi Obu ife na ato gi uto na ato nwanne gi uto
Uwa bu Osondi owe ndi
Obu ife na adi gi nma na adi nwanne gi nma
Oga na wetin be this eh Why you dey disturb your self ooh
For my biz you just dey talk oh
Why you no wan face your life eh

Kulu nke gi kam kulu nkem

Ife eriri eri eeh Ose nyi tego
Nkwu anwulu anwu Imana ose nyi tego
Olololo eh Ose nyi tego
Olololo Ose nyi tego
Ekpere nkpele ekpe eh Omebe go
Aja nchulu achu Imana Obido go
Olololo Omebe go
Ife nyolu chukwu na Omebe go eeh

Written by:
Matthew Aduma, Obiligbo Ebuka, C major, Aku wealth

Publisher:
Lyrics © CTSO MUSIC

Lyrics powered by Lyric Find

Umu Obiligbo and Beepee

View Profile