Umu Obiligbo - Uche

Uka akpalu akpa okwa isi ka eji ekwe ya
Asim uka akpalu akpa okwa isi ka eji ekwe ya
Akpa gbuo nma chai araru na ute
Okwa akpa ya akpa nwanne araru na ute
Ije love na adi gi nma love na egbu gi ka nmanya imegide nuo onye di njo nmanya anwu efo gi na anya
Anum di na nwunye esike ike
Gekwa nti Anum di na nwunye esike ike nwa ana eluya elu
Nsi na anum di na nwunye esike ike chai ana eluya elu iye iye iyaah

Oburokwa inu nwanyi bu isi
Ilulu ife eji ebie gekwa nti
Iga enwe olu Iga enwe uche
Iga edikwa ife

Ejina na love atogbuo gi banye marriage ana elu kwa ya elu brother iyeee

Uka akpalu akpa okwa isi ka eji ekwe ya
Oburo kwa ona gi ego Ikobalu nna gi
Oburo kwa oyo gi ego Ikpe saba nne gi
Oburo kwa unu nwe obele okwu ikpe saba oyi gi Ina anu ifem nekwue brother eyiee

Anything wey go take my peace of mind I don’t want
Even if na person wey I love I don’t care
Even if na person wey I marry I don’t care
Obu rugodi na money nke ga eju m aru jide eyie

Oyi m Nwoke ana akpo igwe okwa ofu julu anya si na ije love esika
Igwee igwe Igwee Igwee Igwee Igwee

Anum di na nwunye esike ike ewuu
Ana eluya elu
Mana akpa ya akpa araru na ute

Inuta nwunye gi oga erikwa nni
Oga eme isi oga eyi akwa
Oga edozi onwe ya di ka umu nwanyi na adi Ina anu ifem nekwue brother iyee

Nwoke fu na ina enwete ego
Nwanyi fu na ina alu kwa olu wee jebe marriage umuazi ga eri kwa nri
Umuazi ga aga akwukwo iye iye iyaah

Okwu m gwalu di na nwunye rapu social media onye ina ene jelu anya ogwa gi nke ona afu ise kpulu ana kene chi gi ina anu iyee

Imana Umu Obiligbo abia go kwa egwu brother eeh
Chai Umu Obiligbo nno
Iye iye iye iye iyaah
Iye iye iye iye iyaah
Eeh iyeeeeh

Written by:
Obiligbo Ebuka, Aku wealth

Publisher:
Lyrics © HAITIAN MUSIC INDUSTRY, CTSO MUSIC

Lyrics powered by Lyric Find

Umu Obiligbo

Umu Obiligbo

View Profile