Gen Uru, ÌFÉ, Acetune and Ifex G - Úrù Dìá

Ije
Eheee
Yoo yoo yoo
(E lee lee lee mama mama mama mama ooo yah yah yah yah )
Yoo yoo yoo
Uru dị a oh uru dị a oh


As I dey work for my money
Na so I dey like to chop
Make e dey show for my body
Person wey dey alive na him dey chop
I don call my nwa baby
Even my guys them don involve
I say tonight n'ogo easy
My bank account go know wassup
Ụwa mụ asọgbuela mụ
Echekasi na onwe gị oh
Ndụ ọma atọgbuela mụ
Echekasi na onwe gị oh


(Ai )Yoo yoo yoo
Yoo yoo yoo
Yoo yoo yoo
Uru dị a oh uru dị a oh


Gịnị ka ịchọrọ
Akụ n' ụba bụ ihe ịchọrọ
Nya ka iji esogbulu ọnwe gị yo yooo
Ịna akpayali jee nọdi ọdụ o
Inaa anụ ntị
Ije nwoke adirọkwa nụ ọfele wahala plenty
Ifeọma adịghị egbu-egbu
Ụwa ọma adịghị atụ m egwu
Nwanne m egbu kwa na ọnwe gị o
Yooo yooo, yooo yooo


Advice m n’enye umu guys bu no dey do pass yourself oowee
Advice m n’enye umu guys bu no go do pass yourself oowee
If you do pass yourself owee
Ife iga n’afu bu so gobe
If you do pass yourself owee
Ife iga n’afu bu so gobe
*Life bu nwayo nwayo them take dey follow am
Nke gi naa gi n’iyi nowhere to borrow am
Even ndi ji ego sef kacha nwee problem
Anything inwelu findia joy through them
*Amam na anyi no in a wuu system
Kama iga ezu ori n’ otu jekwa buru system
Anyincha bu mmadu ma Muslim na Christian
Show love onwero ife owepuu gi na system


(Ai )Yoo yoo yoo
Yoo yoo yoo
Yoo yoo yoo
Uru dị a oh uru dị a oh

(Ai )Yoo yoo yoo
Yoo yoo yoo
Yoo yoo yoo
Uru dị a oh uru dị a oh

Written by:
ACETUNE ACETUNE, IFEX G IFEX G, IFECHUKWU MERCY MICHAEL

Publisher:
Lyrics © Songtrust Ave

Lyrics powered by Lyric Find

Gen Uru, ÌFÉ, Acetune and Ifex G

View Profile