Peter E Dimgba - Buru Halleluyah
Ọkaka bi na igwe ọgọdọ ya na akpụ na ala
Akankwu na eche nba
Odogwu akataka
Di nwanyi isinkpe
Chi nke ayi na-ekpere
Chi mu onye ebere idi Nma
Agame eburu hallelujah, buru hallelujah eburu
Agame apara hallelujah, para hallelujah apara
Agame ebugara onye-nwem na ihi na oruru ya
Chi mu onye ebere idi nma
Dike di kerere, ọbu onye ga ama gị aka
Onye tie gi aka na obi nke ya agala nu
Ị bụ ọkụ na agba ọzara, nnu turu osimiri
Chi mu onye ebube idi nma
Agame eburu hallelujah, buru hallelujah eburu
Agame apara hallelujah, para hallelujah apara
Agame ebugara onye-wem na ihi na oruru ya
Chi mu onye ebube idi nma
Agame eburu hallelujah, buru hallelujah eburu
Agame apara hallelujah, para hallelujah apara
Agame ebugara onye-nwem na ihi na oruru ya
Chi mu onye ebere idi nma
Written by:
Peter Dimgba
Publisher:
Lyrics © O/B/O DistroKid
Lyrics powered by Lyric Find