FadaBarto - Erimeri

Erimeri eh! Erimeri eh
Ahụ Kristi na Ọbara Kristi bụ Iheoriri ezie
Na Iheọñụñụ ezie
K'anyi jee nụ, nara nụ Kristi, n'Ọ bụ
Erimeri eh! Erimeri eh!
Erimeri eh! Erimeri! Erimeri!
Erimeri eh! Erimeri eh!
Erimeri eh! Erimeri! Erimeri!
K'anyị jee nụ nara Kristi n'Ọ bu Nri dị nsọ, Nri dị ụsọ
Nri dị ebube, Nri mara mma
Detụ Ya, Detụ Ya ọnụ
Detụ Ya ọnụ ka Ị hụ
Na Kristi dị ụsọ n'Ọ bụ Erimeri
Ahu na Ọbara Kristi bụ Iheoriri ezie na Iheọñụñụ ezie
Nke na-enye ndụ ọkpụ
Anyị rie Ya, Anyi nụọ Ya
Anyị ga-enwe ndụ, ndụ nke ime mmụọ
Erimeri eh! Erimeri eh!
Erimeri eh! Erimeri! Erimeri!
Erimeri eh! Erimeri eh!
Erimeri eh! Erimeri! Erimeri!
K'anyị jee nụ nara Kristi n'Ọ bu Nri dị nsọ, Nri dị ụsọ
Nri dị ebube, Nri mara mma
Detụ Ya, Detụ Ya ọnụ
Detụ Ya ọnụ ka Ị hụ
Na Kristi dị ụsọ n'Ọ bụ Erimeri
Kedu ịhụnanya ka nke a
Na Chukwu mere onwe Ya Iheoriri
Ọ kwa ịhụnanya ka ịhụnanaya
Na Chukwu mere onwe Ya Iheoriri
Erimeri eh! Erimeri eh!
Erimeri eh! Erimeri! Erimeri!
Erimeri eh! Erimeri eh!
Erimeri eh! Erimeri! Erimeri!
K'anyị jee nụ nara Kristi n'Ọ bu Nri dị nsọ, Nri dị ụsọ
Nri dị ebube, Nri mara mma
Detụ Ya, Detụ Ya ọnụ
Detụ Ya ọnụ ka Ị hụ
Na Kristi dị ụsọ n'Ọ bụ Erimeri
Erimeri! Erimeri! Erimeri eh!
Erimeri! Erimeri! Ọ bu Erimeri eh!
Erimeri! Erimeri! Erimeri eh!
Erimeri! Erimeri! Ọ bu Erimeri eh!
Ahụ Kristi
Ọbara Kristi mo!
Ọ bụ Nri na-enye ndụ
Ndụ ebighịebi
Ọ bụ Nri na-enye ike
Nri ndị ije na-eri
Onye riri nri a
Ọ ga-enwe ndụ ebighịebi
K'anyị jee jee jee nụ jee nara Ya!
Ọ bụ Nriọma! Ọ bụ Nriọma eh!
Erimeri! Erimeri! Erimeri eh!
Erimeri! Erimeri! Ọ bụ Erimeri eh!
Ọ bụ
Erimeri eh! Erimeri eh!
Erimeri eh! Erimeri! Erimeri!
Erimeri eh! Erimeri eh!
Erimeri eh! Erimeri! Erimeri!
K'anyị jee nụ nara Kristi n'Ọ bu Nri dị nsọ, Nri dị ụsọ
Nri dị ebube, Nri mara mma
Detụ Ya, Detụ Ya ọnụ
Detụ Ya ọnụ ka Ị hụ
Na Kristi dị ụsọ n'Ọ bụ Erimeri

Written by:
Rev. Fr. Bart Ezeokafor

Publisher:
Lyrics © O/B/O DistroKid

Lyrics powered by Lyric Find

FadaBarto

View Profile