Benjamin Ukoh - Mary Muru Eze

Bia lee nwa Jesu Jesu
Ka Mary ku ya n'aka
Mary muru Eze
O Jesu
Bia lee nwa Jesu Jesu
Ka Mary ku ya n'aka
Mary muru Eze
O Jesu
Mary na Joseph n'ele Jesu
Ndi eze si n'owuwa'anyanwu were bia
Ha wetara Ol'edo Frankinsens na Mea
Sekpuoro Jesu
Bia lee nwa Jesu Jesu
Ka Mary ku ya n'aka
Mary muru Eze
O Jesu
Onu Onu n'ada n'eligwe n'ala
K'anyi sekpuoro Jesu
Udo n'ihunanya Kristi
G'a diri mmadu ncha
Bia lee nwa Jesu Jesu
Ka Mary ku ya n'aka
Mary muru Eze
O Jesu

Written by:
Benjamin Ukoh

Publisher:
Lyrics © O/B/O DistroKid, Songtrust Ave

Lyrics powered by Lyric Find

Benjamin Ukoh

View Profile