FadaBarto - Omeokachie

Bịa soro nụ mo ken' Olisa
Jaa Ya mma eh
Soro mo! ken' Olisa
Ọ bụ Omeokachie
Soro m jawa Ya mma, Eh!
Bịanụ soro m jawa Chukwu mma Aaeh!
Ndị enyi m tụwara Ya mma mma
Chi m emekwaala ya ọzọ
Olisa emekwaala k'O si eme
Omeiheukwu
M kọwa mmeso ọma Ya na ndụ mo!
Chi ga-eji chi ga-abọ
Aga m eburu egwu m, yọrọ ịbara (ka m gbar' egwu ọyọrịma, egwu oyoko)
Jee (were kelee Ya) ka m kelee ya maka ihe Ọ na-eme
Ọ bụ Omeokachie
Chi m nar'ekele nar'otito mo
Nara m mbuli elu nar'ọjịja mma
Ị bụ Omeokachie aeh!
O Chukwu n'Ị bụ Omeọkachie!
Bịanụ lele ihe Chukwu meere m aeh!
Bịanụ lele ihe Chukwu meere m aeh!
Ị makwa' ọ bụrụ mmadụ ọ gakwa ana m ego
Ọ bụrụ mmadụ ọ ga-ana m omụrụnwa
Mana Chi m anaghị ana m ego, Ọ na-enye m na nkịtị
Ọ bụ nwa? ọ bụ ndụ? ọ bụ ego k' ọ bụ ahụike
Ọganiihu, ijeawele, ọgụgụisi
Ha bụ onyinye Chukwu
Aga m eburu egwu m, yọrọ ịbara (ka m gbar' egwu ọyọrịma, egwu oyoko)
Jee (were kelee Ya) ka m kelee ya maka ihe Ọ na-eme
Ọ bụ Omeokachie
Chi m nar'ekele nar'otito mo!
Nara m mbuli elu nar'ọjịja mma
Ị bụ Omeokachie aeh!
O Chukwu n'Ị bụ Omeọkachie!
Aga m'e-buru ekene mo! (bugara ya Omeọkachie!) oh!
Aga m ebur'otito mo! (bugara ya Omeọkachie!) eh!
Bugara ya Eze Jesus (Ọ bụ ya bụ) Onye na-eme mma
(Ọ bụ ya bụ) Onye na-enye ndụ
Odu m ije mo! (tobe) Onye na-agwo ọrịa
Ikuku mbekumbe mo!
Ọzọ gidigbam gidigbam gidigbam gidigbam gidigbam
Nwanne ọṅụ na-egbuzi m ka mmanya, ihe Ọ na-eme!
Aga m eburu egwu m, yọrọ ịbara (ka m gbar' egwu ọyọrịma, egwu oyoko)
Jee (were kelee Ya) ka m kelee ya maka ihe Ọ na-eme
Ọ bụ Omeokachie
Chi m nar'ekele nar'otito mo!
Nara m mbuli elu nar'ọjịja mma
Ị bụ Omeokachie aeh!
O Chukwu n'Ị bụ Omeọkachie!
O Chukwu n' Ị bụ Omeọkachie-eee!
O Chukwu n' Ị bụ Omeọkachie!
O Chukwu n' Ị bụ Omeọkachie-eee!
O Chukwu n' Ị bụ Omeọkachie!
Omeọkachie! Onyeoma!
Omeọkachie! Onyeoma!
Omeọkachie! olu m ekelee Gị o!
Omeọkachie! nar'otito mo!
Omeọkachie! Ekwueme! Okaaoburuụzọ 1!
Aga m'akọwa kọwa kọwa kọwa kọwa kọwa ihe Ị na-emere mo!
Ka m nye Gị ekele nke si n'obi m
Aga m eji egwu ọyọrima yọr' ịbara bịa ka m kelee Gị
Maka ihe ọma I meere m
N' Ị bụ Omeoọkachie!
O Chukwu n'Ị bụ Omeọkachie!
O Chukwu n'Ị bụ Omeọkachie!
O Chukwu n'Ị bụ Omeokachie!

Written by:
Rev. Fr. Bart Ezeokafor

Publisher:
Lyrics © O/B/O DistroKid

Lyrics powered by Lyric Find

FadaBarto

View Profile