Flavour - Oringo

Ay let me tell you I'm an international man men
I got my passport
Kedu ebe a na eti ife a

A si Kwa oringo gbuo gi kenechukwu
Kama i ga ato na nga na China
I na n'iyi na aso ncha nwanne m
Ife oringo na aso a diro adi (Oringo gbukwe gi)

America nile (Oringo)
Europe nile (Oringo)
Lagos nile (Oringo)
Enugu nile (Oringo)
Port-Harcourt nile (Oringo)
Ala Owerri nile (Oringo)
A na akwo o na aso
Ife oringo na aso (Oringo)

Oringo na agwo oria
Oringo na achunu hypertension
I di high o butuo your BP
Oringo na eziokwu e ji ya achu oyi
Ka anyi nwebe anuli eee
Everyday I'm looking so fresh and young
Ka anyi kwoba ibonki eee
Taaba nu Ife
Enelu nima Ndubisi
Onye iberibe ka onye nwuru anwu

America nile (Oringo)
Europe nile (Oringo)
Lagos nile (Oringo)
Enugu nile (Oringo)
Port Harcourt nile (Oringo)
Ala owerri nile (Oringo)
A na akwo o na aso (Oringo)
Ife oringo na aso (Oringo)

Kedu Ife m mere eji akpo m onwu mmanya
Kedu Ife m mere eji akpo m onye ukwu ooo
Kedu ife m mere eji akpuru m n'onu ooo (Iye)
Kedu ife m mere eji akpo m ofeke ooo (Iye)
Okwa mu na egonye onwe m mmanya
Okwa mu na akponye onwe m nwa
Kama m ga anwu anwu ka m furu efuru
Okwa mmadu ka a na ya
Ogini na afio
Onye iberibe ka onye nwuru anwu nma

America nile (Oringo)
Europe nile (Oringo)
Lagos nile (Oringo)
Enugu nile (Oringo)
Port Harcourt nile (Oringo)
Ala Owerri nile (Oringo)
A na akwo o na aso (Oringo)
Ife oringo na aso (Oringo)

Emmanuel bee anyi oo odogwu
Ife oringo mere gi diri Chukwu
Benard bee anyi oo bu mmanwu
Ife oringo mere gi diri Chukwu
A sikwa oringo gbuo gi kenechukwu
Kama i ga ato na nga na Malaysia
I na n'iyi na aso ncha nwanne mo
Ife oringo na aso a diro adi

Miami nile (Oringo)
Vegas nile (Oringo)
New York nwa (Oringo)
South Africa (Oringo)
Dubai nile (Oringo)
Ebe obula nile (Oringo)
A na akwo o na aso (Oringo)
Ife oringo na aso (Oringo)

America nile (Oringo)
Europe nile (Oringo)
Lagos nile (Oringo)
Enugu nile (Oringo)
Port Harcourt nile (Oringo)
Ala Owerri nile (Oringo)
A na akwo o na aso (Oringo)
Ife oringo na aso (Oringo)

Ay let me tell you I'm an international man men
I got my passport
Kedu ebe a na eti ife a

Written by:
OKOLI CHINEDU IZUCHUKWU, UDOKA CHIGOZIE OKU

Publisher:
Lyrics © Ultra Tunes

Lyrics powered by Lyric Find

Flavour

Flavour

View Profile
Ijele the Traveller Ijele the Traveller